Skip to content

Ima-aka ejije na olumba

Iji ùdò nzikorita ozi ogbara ohuru were mee emume na akwalite ndi-iche dì na asusu na omenala ndi na owa intanet

  • Kpoturu Anyi

Na emume ndi UNESCO ji echeta asusu olumba na uwa nile na afo 2018, anyi na ario ka isonyere anyi n’ihe ima-aka ohuru nkea na enye obi añuri na onwa Febuwari 14 – 21

Ehibere Ubochi Asusu olumba iji were kwalite ma gosiputa ndi-iche di na omenala na asusu uwa gbaa gburu, okachasi ndi ama-ala, ndi na adighi ìgwè, ndi nto -ala nakwazi asusu ndi enwere ike ichezo na oge na adighi Anya.

Ihe ima-aka diri gi: Sonyere ndi otu a site na imeputa ejije odina-ala nke aka gi na asusu ama-ala gi, tinye ya hash tag, ma kezuo ya ndi mba uwa nile na owa intanet.

Share this:

  • Twitter
  • Facebook

Ndi na emebe ya

Ndi nkwado

Lee aha ndi nile bu ndi nkwado anyi

Create a free website or blog at WordPress.com.
Privacy & Cookies: This site uses cookies. By continuing to use this website, you agree to their use.
To find out more, including how to control cookies, see here: Cookie Policy
    • Ima-aka ejije na olumba
    • Customize
    • Sign up
    • Log in
    • Copy shortlink
    • Report this content
    • Manage subscriptions