Na emume ndi UNESCO ji echeta asusu olumba na uwa nile na afo 2018, anyi na ario ka isonyere anyi n’ihe ima-aka ohuru nkea na enye obi añuri na onwa Febuwari 14 – 21
Ehibere Ubochi Asusu olumba iji were kwalite ma gosiputa ndi-iche di na omenala na asusu uwa gbaa gburu, okachasi ndi ama-ala, ndi na adighi ìgwè, ndi nto -ala nakwazi asusu ndi enwere ike ichezo na oge na adighi Anya.
Ihe ima-aka diri gi: Sonyere ndi otu a site na imeputa ejije odina-ala nke aka gi na asusu ama-ala gi, tinye ya hash tag, ma kezuo ya ndi mba uwa nile na owa intanet.